Abụ Ọma 109:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Aghọwokwa m onye ha ga na-akọcha.+Ha hụ m, ha amalite ifufe isi.+ Matiu 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, ndị na-agafe agafe malitere ikwujọ ya,+ na-efufe+ isi ha,