Job 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Setan: “Lee! Ihe niile o nwere dị gị n’aka. Naanị esetịla aka gị metụ ya onwe ya!” Setan wee si n’ihu Jehova pụọ.+ Job 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka onye nke ahụ ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọ bịara wee sị: “Ndị Kaldia+ kere onwe ha ụzọ atọ wee wakpo kamel gị ma chịrị ha, ha jikwa ihu mma agha gbuo ndị na-elekọta ha; m wee gbapụ, naanị m, ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”
12 Jehova wee sị Setan: “Lee! Ihe niile o nwere dị gị n’aka. Naanị esetịla aka gị metụ ya onwe ya!” Setan wee si n’ihu Jehova pụọ.+
17 Ka onye nke ahụ ka kpụ okwu n’ọnụ, onye ọzọ bịara wee sị: “Ndị Kaldia+ kere onwe ha ụzọ atọ wee wakpo kamel gị ma chịrị ha, ha jikwa ihu mma agha gbuo ndị na-elekọta ha; m wee gbapụ, naanị m, ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”