Abụ Ọma 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ebe Jehova nọ ka m nwere olileanya siri ike,+O wee tọọrọ m ntị n’ala nụ mkpu enyemaka m tiri.+ Abụ Ọma 142:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M nọ na-awụpụ nchegbu m n’ihu ya dị ka mmiri.+M nọ na-akọ nhụjuanya m n’ihu ya,+ Luk 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee malite inye ha otu ihe atụ banyere mkpa ọ dị ka ha na-ekpe ekpere mgbe niile ma ghara ịda mbà,+
2 M nọ na-awụpụ nchegbu m n’ihu ya dị ka mmiri.+M nọ na-akọ nhụjuanya m n’ihu ya,+ Luk 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee malite inye ha otu ihe atụ banyere mkpa ọ dị ka ha na-ekpe ekpere mgbe niile ma ghara ịda mbà,+
18 O wee malite inye ha otu ihe atụ banyere mkpa ọ dị ka ha na-ekpe ekpere mgbe niile ma ghara ịda mbà,+