Abụ Ọma 88:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A gụnyewo m ná ndị na-agbada n’olulu;+Adịzi m ka dimkpa nke ume na-adịkwaghị,+ Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+
4 A gụnyewo m ná ndị na-agbada n’olulu;+Adịzi m ka dimkpa nke ume na-adịkwaghị,+ Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+
10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+