Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Job 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ukwu na onye nta bụ otu ihe ahụ n’ebe ahụ,+A na-emekwa ka ohu nwere onwe ya n’aka nna ya ukwu. Ekliziastis 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha niile na-aga n’otu ebe.+ Ọ bụ n’ájá ka ha niile si,+ ọ bụkwa n’ájá ka ha niile na-alaghachi.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
19 Onye ukwu na onye nta bụ otu ihe ahụ n’ebe ahụ,+A na-emekwa ka ohu nwere onwe ya n’aka nna ya ukwu.