Abụ Ọma 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+
10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+