Abụ Ọma 66:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 I mewo ka anyị banye n’ụgbụ e ji achụ nta;+I mewo ka nsogbu na-anyịji anyị úkwù. Abụ Ákwá 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O siwo n’elu mee ka ọkụ banye n’ọkpụkpụ m,+ ọ na-emerikwa nke ọ bụla.Ọ gbasawo ụgbụ ka o jide ụkwụ m.+ O mewo ka m laghachi azụ.O mewo ka m ghọọ nwaanyị tọgbọrọ n’efu. Ọrịa na-arịa m ụbọchị niile.+
13 O siwo n’elu mee ka ọkụ banye n’ọkpụkpụ m,+ ọ na-emerikwa nke ọ bụla.Ọ gbasawo ụgbụ ka o jide ụkwụ m.+ O mewo ka m laghachi azụ.O mewo ka m ghọọ nwaanyị tọgbọrọ n’efu. Ọrịa na-arịa m ụbọchị niile.+