Diuterọnọmi 28:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ. Jeremaya 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eriri afọ m, eriri afọ m! Obi na-egbusi m mgbu ike.+ Obi m na-agba ghara ghara.+ Apụghị m ịgbachi nkịtị, n’ihi na mkpụrụ obi m anụwo ụda opi, ya bụ, opi agha.+
65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ.
19 Eriri afọ m, eriri afọ m! Obi na-egbusi m mgbu ike.+ Obi m na-agba ghara ghara.+ Apụghị m ịgbachi nkịtị, n’ihi na mkpụrụ obi m anụwo ụda opi, ya bụ, opi agha.+