Job 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị na-asị ezi Chineke: ‘Hapụ anyị!+Gịnịkwanụ ka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-eme anyị?’ Abụ Ọma 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ sịwo n’obi ya:+ “Chineke echefuola.+O wepụwo ihu ya.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ahụ ya.”+ Abụ Ọma 73:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha asịwokwa: “Olee otú Chineke ga-esi mara?+Onye Kasị Elu ọ̀ ma ihe?”+