Jenesis 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ. Abụ Ọma 104:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+
11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ.
14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+