Job 38:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ònye waara idei mmiri ụzọ,Waakwara oké mmiri ozuzo na égbè eluigwe ụzọ,+ Zekaraya 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+
25 Ònye waara idei mmiri ụzọ,Waakwara oké mmiri ozuzo na égbè eluigwe ụzọ,+ Zekaraya 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+
10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+