Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị. Jems 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+
18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.
27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+