Job 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M yiiri ezi omume, o wee ghọọrọ m uwe.+Ikpe ziri ezi m dị ka uwe elu nke na-enweghị aka—dịkwa ka ákwà a na-eke n’isi. Ilu 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụzọ niile nke mmadụ ziri ezi n’anya ya,+ ma Jehova na-enyocha obi.+
14 M yiiri ezi omume, o wee ghọọrọ m uwe.+Ikpe ziri ezi m dị ka uwe elu nke na-enweghị aka—dịkwa ka ákwà a na-eke n’isi.