Job 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Gịnị mere i ji ewepụ ihu gị+Ma na-ewere m dị ka onye iro gị?+ Job 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Iwe ya adọrisịwo m, o bukwaara m iwe n’obi.+Ọ na-ata ikikere ezé megide m.+Onye iro m asawo anya ya mmiri chebiri m.+ Job 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ na-eweso m iwe dị ọkụ,+Ọ na-ewerekwa m ka onye iro ya.
9 Iwe ya adọrisịwo m, o bukwaara m iwe n’obi.+Ọ na-ata ikikere ezé megide m.+Onye iro m asawo anya ya mmiri chebiri m.+ Job 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ na-eweso m iwe dị ọkụ,+Ọ na-ewerekwa m ka onye iro ya.