Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+ Ndị Galeshia 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, mgbe Sifas+ bịara Antiọk,+ agwara m ya okwu ihu na ihu, n’ihi na ihe o mere kwesịrị nkatọ.+
8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+
11 Otú ọ dị, mgbe Sifas+ bịara Antiọk,+ agwara m ya okwu ihu na ihu, n’ihi na ihe o mere kwesịrị nkatọ.+