6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Mụ onwe m amarawokwa na ọ bụ n’obi ọcha gị ka i mere ihe a,+ mụ onwe m nọkwa na-egbochi gị imehie m.+ Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka.+
19 Mgbe ọ nọkwa ọdụ n’oche ikpe, nwunye ya ziteere ya ozi, sị: “Etinyela aka n’okwu onye ezi omume ahụ,+ n’ihi na ahụsiri m anya nke ukwuu taa ná nrọ+ n’ihi ya.”