Ọpụpụ 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo n’ime ogologo oge ahụ na eze Ijipt mesịrị nwụọ,+ ma ụmụ Izrel nọ na-asụ ude n’ihi ohu ha na-agba, ha kwakwara ákwá mkpesa,+ mkpu enyemaka ha na-eti nọ na-arịgokwuru ezi Chineke n’ihi ohu ha na-agba.+ Job 34:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka e wee mee ka mkpu ákwá nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ruo ya ntị;O wee nụ mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+ Ilu 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+
23 O wee ruo n’ime ogologo oge ahụ na eze Ijipt mesịrị nwụọ,+ ma ụmụ Izrel nọ na-asụ ude n’ihi ohu ha na-agba, ha kwakwara ákwá mkpesa,+ mkpu enyemaka ha na-eti nọ na-arịgokwuru ezi Chineke n’ihi ohu ha na-agba.+
28 Ka e wee mee ka mkpu ákwá nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ruo ya ntị;O wee nụ mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+
2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+