Abụ Ọma 115:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-agọzi ndị na-atụ egwu Jehova,+Ma ndị nta ma ndị ukwu.+ Ilu 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ngọzi na-adịrị isi onye ezi omume,+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ezochi ime ihe ike.+