Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Luk 1:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 sitekwa n’ọgbọ ruo n’ọgbọ ebere ya na-adịkwasị ndị na-atụ egwu ya.+ Ọrụ Ndịozi 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ụmụnna m, unu ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ n’ime unu bụ́ ndị na-atụ egwu Chineke, ọ bụ anyị ka e ziteere ozi nzọpụta a.+
26 “Ụmụnna m, unu ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ n’ime unu bụ́ ndị na-atụ egwu Chineke, ọ bụ anyị ka e ziteere ozi nzọpụta a.+