2 Ihe E Mere 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova wee si otú a zọpụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria+ nakwa n’aka ndị niile ọzọ, nyekwa ha ezumike gburugburu.+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+ Ọrụ Ndịozi 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe Pita ghọtara onwe ya, ọ sịrị: “Ugbu a ka m maara n’ezie na Jehova zitere mmụọ ozi+ ya wee napụta+ m n’aka Herọd nakwa n’ihe niile ndị Juu nọ na-atụ anya ya.”
22 Jehova wee si otú a zọpụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria+ nakwa n’aka ndị niile ọzọ, nyekwa ha ezumike gburugburu.+
11 Mgbe Pita ghọtara onwe ya, ọ sịrị: “Ugbu a ka m maara n’ezie na Jehova zitere mmụọ ozi+ ya wee napụta+ m n’aka Herọd nakwa n’ihe niile ndị Juu nọ na-atụ anya ya.”