Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+ Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+
6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+
12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+