Job 30:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M nọ na-ejegharị ná mwute+ mgbe ìhè anyanwụ na-adịghị;Ebiliri m ọtọ n’etiti ìgwè mmadụ, m nọ na-eti mkpu enyemaka. Abụ Ọma 42:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-agwa Chineke bụ́ nkume m dị elu, sị:+“Gịnị mere i ji chefuo m?+Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?”+
28 M nọ na-ejegharị ná mwute+ mgbe ìhè anyanwụ na-adịghị;Ebiliri m ọtọ n’etiti ìgwè mmadụ, m nọ na-eti mkpu enyemaka.
9 M ga-agwa Chineke bụ́ nkume m dị elu, sị:+“Gịnị mere i ji chefuo m?+Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?”+