Abụ Ọma 38:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Obi erukwaghị m ala, adawo m mbà nke ukwuu;+Ejegharịwo m ná mwute ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 42:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-agwa Chineke bụ́ nkume m dị elu, sị:+“Gịnị mere i ji chefuo m?+Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?”+ Abụ Ọma 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ị bụ Chineke m, nke bụ́ ebe m e wusiri ike.+Gịnị mere i ji jụ m?Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?+
9 M ga-agwa Chineke bụ́ nkume m dị elu, sị:+“Gịnị mere i ji chefuo m?+Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?”+
2 N’ihi na ị bụ Chineke m, nke bụ́ ebe m e wusiri ike.+Gịnị mere i ji jụ m?Gịnị mere m ji na-ejegharị ná mwute n’ihi mmegbu si n’aka onye iro?+