Abụ Ọma 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+ Abụ Ọma 140:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ike nke nzọpụta m,+I kpuchiwo isi m n’ụbọchị agha.+
7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+