Diuterọnọmi 33:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+ Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Abụ Ọma 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova bụụrụ ndị ya ike,+Ọ bụkwa ebe e wusiri ike nke na-eme ka onye o tere mmanụ nwee nzọpụta dị ukwuu.+
27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
8 Jehova bụụrụ ndị ya ike,+Ọ bụkwa ebe e wusiri ike nke na-eme ka onye o tere mmanụ nwee nzọpụta dị ukwuu.+