2 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma eleghị anya, Jehova ga-eji anya ya hụrụ,+ Jehova ga-enyeghachi m ihe ọma kama nkọcha ọ kọchara m taa.”+ Abụ Ọma 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ugbu a kwa, Jehova, gịnị ka m na-ele anya ya?Olileanya m dị n’ebe ị nọ.+ Abụ Ọma 123:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+
12 Ma eleghị anya, Jehova ga-eji anya ya hụrụ,+ Jehova ga-enyeghachi m ihe ọma kama nkọcha ọ kọchara m taa.”+
2 Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+