Job 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya wepụ ụtarị ya n’ahụ́ m,+Ka ụjọ ya gharakwa imenye m egwu. Job 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Wepụ aka gị n’ahụ́ m ma mee ka ọ dị anya n’ebe m nọ,Ụjọ gị—ya ejidekwala m.+