Job 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya wepụ ụtarị ya n’ahụ́ m,+Ka ụjọ ya gharakwa imenye m egwu. Abụ Ọma 119:120 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 120 Ahụ́ na-ama m jijiji n’ihi ụjọ m na-atụ gị;+M na-atụkwa egwu n’ihi mkpebi ikpe gị.+ Ndị Hibru 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ihe dị egwu ịdaba n’aka Chineke dị ndụ.+