Jeremaya 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ dị onye na-agaghị atụ egwu gị,+ gị Eze mba niile?+ N’ihi na ọ bụ gị ka e kwesịrị ịtụ egwu; n’ihi na o nwetụdịghị onye dị ka gị n’etiti ndị niile maara ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile.+ Zekaraya 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-abụkwa eze na-achị ụwa dum.+ N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ otu,+ otu aha ka ọ ga-enwekwa.+
7 Ọ̀ dị onye na-agaghị atụ egwu gị,+ gị Eze mba niile?+ N’ihi na ọ bụ gị ka e kwesịrị ịtụ egwu; n’ihi na o nwetụdịghị onye dị ka gị n’etiti ndị niile maara ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile.+