Ilu 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye nwere obi amamihe na-eme ka ọnụ ya na-ekwupụta nghọta,+ ọ na-emekwa ka egbugbere ọnụ ya na-ekwu okwu na-eru n’obi.+ Ekliziastis 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Okwu ọnụ onye maara ihe na-eweta ihu ọma,+ ma egbugbere ọnụ onye nzuzu na-eloda ya.+
23 Onye nwere obi amamihe na-eme ka ọnụ ya na-ekwupụta nghọta,+ ọ na-emekwa ka egbugbere ọnụ ya na-ekwu okwu na-eru n’obi.+