Maịka 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụnụ okwu ikpe Jehova, unu ugwu niile, nụrụkwanụ, unu ihe ndị na-adịte anya, unu ntọala ụwa;+ n’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu ikpe, ọ bụkwa ya na Izrel ga-arụrịta ụka:+ Ndị Hibru 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi na anyị maara onye ahụ nke kwuru, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ”;+ ọ sịkwara: “Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.”+
2 Nụrụnụ okwu ikpe Jehova, unu ugwu niile, nụrụkwanụ, unu ihe ndị na-adịte anya, unu ntọala ụwa;+ n’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu ikpe, ọ bụkwa ya na Izrel ga-arụrịta ụka:+
30 N’ihi na anyị maara onye ahụ nke kwuru, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ”;+ ọ sịkwara: “Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.”+