Aịzaya 43:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Chetara m; ka anyị bakọọ n’ikpe;+ kwuo ihe m mere gị ka ikpe wee laara gị.+ Jeremaya 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Ma ị sịrị, ‘Aka m dị ọcha. N’ezie, iwe ọ na-eweso m adajụwo.’+ “Lee, mụ na gị ga-aba n’ikpe n’ihi na ị sịrị, ‘Emehieghị m.’+ Hosia 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Izrel, nụrụnụ okwu Jehova, n’ihi na Jehova nwere okwu ikpe megide ndị bi n’ala a,+ n’ihi na eziokwu+ na obiọma* na ihe ọmụma banyere Chineke adịghị n’ala a.+
35 “Ma ị sịrị, ‘Aka m dị ọcha. N’ezie, iwe ọ na-eweso m adajụwo.’+ “Lee, mụ na gị ga-aba n’ikpe n’ihi na ị sịrị, ‘Emehieghị m.’+
4 Ụmụ Izrel, nụrụnụ okwu Jehova, n’ihi na Jehova nwere okwu ikpe megide ndị bi n’ala a,+ n’ihi na eziokwu+ na obiọma* na ihe ọmụma banyere Chineke adịghị n’ala a.+