Aịzaya 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova anọdụwo ala ikpe ikpe, o guzowokwa ikwupụta ikpe ya n’ahụ́ ndị dị iche iche.+ Jeremaya 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru. Maịka 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụnụ okwu ikpe Jehova, unu ugwu niile, nụrụkwanụ, unu ihe ndị na-adịte anya, unu ntọala ụwa;+ n’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu ikpe, ọ bụkwa ya na Izrel ga-arụrịta ụka:+
31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru.
2 Nụrụnụ okwu ikpe Jehova, unu ugwu niile, nụrụkwanụ, unu ihe ndị na-adịte anya, unu ntọala ụwa;+ n’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu ikpe, ọ bụkwa ya na Izrel ga-arụrịta ụka:+