Abụ Ọma 69:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji abụ too aha Chineke,+M ga-ejikwa ekele too ya.+ Abụ Ọma 107:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ha chụọkwa àjà ekele,+Jirikwa mkpu ọṅụ kọsaa ọrụ ya.+ Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ime ezi omume na ikpe ikpe ziri ezi na-adị Jehova mma karịa àjà.+ Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+