Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+ Jems 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ahụkwa, ire bụ ihe dị nta nke dị n’ahụ́, ma ọ na-etu ọnụ dị ukwuu.+ Lee ntakịrị ọkụ ọ na-ewe iji suo oké ọhịa ọkụ!
5 Otú ahụkwa, ire bụ ihe dị nta nke dị n’ahụ́, ma ọ na-etu ọnụ dị ukwuu.+ Lee ntakịrị ọkụ ọ na-ewe iji suo oké ọhịa ọkụ!