Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova. Abụ Ọma 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+ Luk 22:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ha wee na-ekwu ọtụtụ ihe ndị ọzọ iji kwuluo ya.+
16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.
18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+