Jenesis 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke wee hụ ụwa, ma, lee! e bibiri ya ebibi,+ n’ihi na anụ ahụ́ niile ebibiwo ụzọ ha n’elu ụwa.+ Abụ Ọma 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, zọpụta m,+ n’ihi na onye na-eguzosi ike n’ihe anọkwaghị;+N’ihi na e nwekwaghị ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’etiti ụmụ mmadụ. Abụ Ọma 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha niile esiwo n’ụzọ pụọ,+ ha niile rụrụ arụ;+Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma,+Ọbụnadị otu onye.+ Ekliziastis 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na e nweghị onye ezi omume n’ụwa nke na-eme naanị ezi ihe, nke na-adịghịkwa emehie.+ Ndị Rom 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmadụ niile agahiewo, ha niile aghọwo ndị na-abaghị uru; ọ dịghị onye nwere obiọma, e nweghị ọbụna otu onye.”+
12 Chineke wee hụ ụwa, ma, lee! e bibiri ya ebibi,+ n’ihi na anụ ahụ́ niile ebibiwo ụzọ ha n’elu ụwa.+
12 Jehova, biko, zọpụta m,+ n’ihi na onye na-eguzosi ike n’ihe anọkwaghị;+N’ihi na e nwekwaghị ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’etiti ụmụ mmadụ.
12 Mmadụ niile agahiewo, ha niile aghọwo ndị na-abaghị uru; ọ dịghị onye nwere obiọma, e nweghị ọbụna otu onye.”+