2 Ndị Eze 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ Abụ Ọma 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+ Jeremaya 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị mmadụ ga na-akpọ ha ọlaọcha a jụrụ ajụ,+ n’ihi na Jehova ajụwo ha.”+
20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+
4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+