Jeremaya 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+ Abụ Ákwá 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú ọ dị, ị jụwo anyị kpamkpam.+ I wesowo anyị iwe nke ukwuu.+ Hosia 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Chineke m+ ga-ajụ ha, n’ihi na ha egeghị ya ntị,+ ha ga-aghọ ndị gbara ọsọ ndụ n’etiti mba dị iche iche.+
19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+
17 Chineke m+ ga-ajụ ha, n’ihi na ha egeghị ya ntị,+ ha ga-aghọ ndị gbara ọsọ ndụ n’etiti mba dị iche iche.+