Abụ Ọma 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụkuonụ Jehova, bụ́ onye bi na Zayọn,+ abụ olu ụtọ;Kọsaanụ ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Abụ Ọma 138:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 138 M ga-eji obi m dum too gị.+M ga-abụku gị abụ olu ụtọ n’ihu chi ọzọ dị iche iche.+ Abụ Ọma 145:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Iji mee ka ụmụ mmadụ mara oké ọrụ ya+Nakwa ebube nke ịma mma ọbụbụeze ya.+