Ilu 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka mgbe oké ifufe mmiri gafere, otú ahụ ka onye ajọ omume na-agakwaghị anọ;+ ma onye ezi omume bụ ntọala ruo mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, ga-amalite ife, ọbụna oké ifufe na-efesi ike.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+
25 Dị ka mgbe oké ifufe mmiri gafere, otú ahụ ka onye ajọ omume na-agakwaghị anọ;+ ma onye ezi omume bụ ntọala ruo mgbe ebighị ebi.+
19 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, ga-amalite ife, ọbụna oké ifufe na-efesi ike.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+