Abụ Ọma 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+ Matiu 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha, a ga-eji ya tụnyere nwoke nwere uche, onye wuru ụlọ ya n’elu oké nkume.+ 1 Timoti 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ka ha na-atọrọ+ onwe ha ezi ntọala+ maka ọdịnihu dị ka akụ̀ n’ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme ya, ka ha wee jidesie aka ike ná ndụ ahụ nke bụ́ ndụ n’ezie.+
5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+
24 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha, a ga-eji ya tụnyere nwoke nwere uche, onye wuru ụlọ ya n’elu oké nkume.+
19 ka ha na-atọrọ+ onwe ha ezi ntọala+ maka ọdịnihu dị ka akụ̀ n’ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme ya, ka ha wee jidesie aka ike ná ndụ ahụ nke bụ́ ndụ n’ezie.+