Abụ Ọma 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+ Abụ Ọma 55:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+ Ilu 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghị onye ime ajọ omume ga-eme ka o guzosie ike;+ ma a gaghị eme ka mgbọrọgwụ ndị ezi omume maa jijiji.+ 2 Pita 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, ụmụnna m, gbalịsienụ ike ọbụna karị ka unu mee ka òkù+ a kpọrọ unu na nhọrọ+ a họọrọ unu bụrụ ihe unu onwe unu ji n’aka; n’ihi na ọ bụrụ na unu ana-eme ihe ndị a, unu agaghị ada mgbe ọ bụla.+
8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+
22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+
3 Ọ dịghị onye ime ajọ omume ga-eme ka o guzosie ike;+ ma a gaghị eme ka mgbọrọgwụ ndị ezi omume maa jijiji.+
10 N’ihi ya, ụmụnna m, gbalịsienụ ike ọbụna karị ka unu mee ka òkù+ a kpọrọ unu na nhọrọ+ a họọrọ unu bụrụ ihe unu onwe unu ji n’aka; n’ihi na ọ bụrụ na unu ana-eme ihe ndị a, unu agaghị ada mgbe ọ bụla.+