17 ka Kraịst wee site n’okwukwe unu biri n’obi unu n’ịhụnanya+ nke kwesịrị ịdị n’etiti unu; ka unu wee gbanye mgbọrọgwụ+ ma guzosie ike na ntọala ahụ,+
7 bụrụnụ ndị gbanyere mgbọrọgwụ+ n’ime ya, ndị a na-ewulikwa elu+ n’ime ya, ndị a na-eme ka ha gbasie ike n’okwukwe,+ dị nnọọ ka a kụziiri unu, nweenụ okwukwe na ekele dị ukwuu.+