Ndị Efesọs 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na-ekele+ Chineke bụ́ Nna anyị mgbe niile maka ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. 1 Ndị Tesalonaịka 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Na-ekelenụ Chineke banyere ihe ọ bụla.+ N’ihi na nke a bụ uche Chineke n’ebe unu nọ site n’aka Kraịst Jizọs.
18 Na-ekelenụ Chineke banyere ihe ọ bụla.+ N’ihi na nke a bụ uche Chineke n’ebe unu nọ site n’aka Kraịst Jizọs.