Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Abụ Ọma 58:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Tupu ọkụ osisi ogwu unu sonyere n’ọkụ emetụ ite unu,+Ọ ga-ebufu ma osisi ogwu nke dị ndụ ma nke e sonyere n’ọkụ dị ka oké ifufe.+ Aịzaya 40:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 A kụbeghị ha dị ka mkpụrụ; a ghabeghịkwa ha dị ka mkpụrụ; úkwù ha agbanyebeghị mgbọrọgwụ n’ala.+ Ọ bụrụ na a fụọ ha ọnụ, ha akpọnwụọ;+ oké ifufe ga-ebufu ha dị ka ahịhịa ọka.+
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+
9 Tupu ọkụ osisi ogwu unu sonyere n’ọkụ emetụ ite unu,+Ọ ga-ebufu ma osisi ogwu nke dị ndụ ma nke e sonyere n’ọkụ dị ka oké ifufe.+
24 A kụbeghị ha dị ka mkpụrụ; a ghabeghịkwa ha dị ka mkpụrụ; úkwù ha agbanyebeghị mgbọrọgwụ n’ala.+ Ọ bụrụ na a fụọ ha ọnụ, ha akpọnwụọ;+ oké ifufe ga-ebufu ha dị ka ahịhịa ọka.+