Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 40:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Gị onwe gị, Jehova, biko, ahapụla inwere m ọmịiko.+

      Ka obiọma gị nakwa eziokwu gị na-eche m nche mgbe niile.+

  • Abụ Ọma 57:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+

      Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.

      Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+

  • Abụ Ọma 143:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+

      Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+

      N’ihi na abụ m ohu gị.+

  • Ilu 20:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Obiọma na eziokwu na-echebe eze;+ o jiriwokwa obiọma mee ka ocheeze ya guzosie ike.+

  • Maịka 7:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya