Abụ Ọma 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+ Abụ Ọma 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
4 Ka ihere mee ndị na-achụ nta mkpụrụ obi m, ka e mechuokwa ha ihu.+Ka e mee ka ndị na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị m laghachi azụ, ka ihere meekwa ha.+
14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+