Abụ Ọma 56:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+ Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+
6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+
2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+