Ilu 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Njehie egbugbere ọnụ na-eme ka onye ọjọọ ma n’ọnyà,+ ma onye ezi omume na-esi n’ahụhụ apụta.+ Malakaị 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma unu onwe unu, unu ahapụwo ụzọ ahụ.+ Unu emewo ka ọtụtụ ndị sụọ ngọngọ n’ịgbaso iwu ahụ.+ Unu emebiwo ọgbụgba ndụ Livaị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Ndị Rom 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ dị mma ka ị ghara iri anụ ma ọ bụ ịṅụ mmanya ma ọ bụ ime ihe ọ bụla nke ga-eme ka nwanna gị sụọ ngọngọ.+
8 “Ma unu onwe unu, unu ahapụwo ụzọ ahụ.+ Unu emewo ka ọtụtụ ndị sụọ ngọngọ n’ịgbaso iwu ahụ.+ Unu emebiwo ọgbụgba ndụ Livaị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
21 Ọ dị mma ka ị ghara iri anụ ma ọ bụ ịṅụ mmanya ma ọ bụ ime ihe ọ bụla nke ga-eme ka nwanna gị sụọ ngọngọ.+